JSS1 IGBO LANGUAGE L1 FIRST TERM CAT 1

TIME: 40 minutes

INSTRUCTION: Answer all questions in Sections A and B.

 

SECTION A: OBJECTIVE TEST

NO. OF QUESTIONS: 20

SPECIFIC INSTRUCTION: Select the correct answer from the options a – d.

  1. Kedu obodo adighi n’ala Igbo? (A) Anambra (B) Imo (C) Tiv (D) Abia
  2. Steeti ndi Igbo nwere nani ha bu (A) Osun (B) Kogi (C) Abia (D) Rivers
  3. Otu n’ime ndi a bu agbata obi ndi Igbo n’akuku ugwu (A) Idoma (B) Iduu (C) Legosi (D) Ogoni
  4. Ndi Igbo zonyere ukwu n’otu steeti ndi a (A) Zaria (B) Sokoto (C) Rivers (D) Ekiti
  5. Kedu steeti ha na ndi igbo gbara agbata obi na ndida (A) ijaw (B)tiv (C) Ekiti (D) legosi
  6. Nke bu nri ndi Igbo ebe a bu (A) shinkafa (B) tuwo (C) amala (D) ede
  7. Otu n’ime ndi a abughi njirimara ndi Igbo (A) Izu ahia (B) Ida mba n’oru (C) ejiji ha (D) asusu ha
  8. Otu omenaala e jiri mara ndi Igbo ebe a bu (A) iwa ala (B) Ita aki (C) Iwa ji (D) ile anya
  9. Eji ikpere ………… mara ndi igbo (A) arusi (B) ala(ch) chineke (D) osisi
  10. Ndi igbo enweghi omenala (A) eziokwu (B) asi (ch) nwantiti (D) ofoduru
  11. Akara e ji egosi nkwusi na ngwucha ahiriokwu bu (A) – (B) ’ (C) , (D) .

Back to: JSS1 Igbo Language L1 Continuous Assessment Tests and Examinations > First Term Assessments
© [2022] Spidaworks Digital - All rights reserved.