JSS1 IGBO LANGUAGE L1 FIRST TERM CAT 2

TIME: 40 minutes

INSTRUCTION: Answer all questions in Sections A and B.

 

SECTION A: OBJECTIVE TEST

NO. OF QUESTIONS: 20

SPECIFIC INSTRUCTION: Select the correct answer from the options a – d.

  1. Ndi ntorobia bu ndi (A) gbara afo iri na abuo (B) gbara site n’afo iri na abuo ruo n’afo iri na asato (C) gbara site n’afo iri ruo n’afo iri na asato (D) gbara afo iri na asato
  2. Otu n’ime ndi a esoghi na mgbanwe a na- enwe n’ahu umunwoke (A) igba aji n’obi (B) igba afuonu (C) ikpu ara (D) igba aji n’abu
  3. O bu ………… na-ekesa nje na- ebute oria iba. (A) ijiji (B) anwu nta (C) mmeko nwoke na nwaanyi (D) anwu
  4. A na- ebute otu n’ime oria ndi a site na mmeko nwoke na nwaanyi (A) iba (B) taifoid fiva (C) HIV/AIDS (D) igbo agbo
  5. Otu n’ime ndi a esoghi na mgbanwe a na-ahu na ahu umunwaanyi (A) igba ajin’abu (B) ihunson’onwa (C) ikpuara(D) igbaafuonu
  6. Aha ozo enwere ike ikpo agwaoma (A) eziomume (B) nledanya (C) uru (D) nnupuisi
  7. Agwa ojo bu (A) Ajo omume (B) Agwa umuaka (C) Ezigbo omume (D) Akparamagwa mmadu
  8. ………… so n’agwa ojoo (A) ilu ogu (B) ikwu eziokwu (C) ime eziomume (D) inyere mmadu aka
  9. Uru di na nrukorita oru bu (A) O na- eme ka oru di mfe.

Back to: JSS1 Igbo Language L1 Continuous Assessment Tests and Examinations > First Term Assessments
© [2022] Spidaworks Digital - All rights reserved.