JSS1 IGBO LANGUAGE L1 FIRST TERM EXAMINATION

TIME: 1 hr 30 minutes

INSTRUCTION: Answer all questions in Sections A and THREE questions in Section B.

 

SECTION A: OBJECTIVE TEST

NO. OF QUESTIONS: 60

Umuanumanu bi n’ohia. Ufodu bi n’ulo. Ufodu na-efe efe, ufodu nwere ukwu abuo ebe ufodu nwere ukwu ano. Ndi bi n’ohia bu mbe, nshi na agu. Ndi bi n’ulo bu nkita, okuko, ewu na aturu. Ndi na-efe efe bu egbe na ugo. Ndi nwere ukwu ano bu ezi na nwaologbo ebe torotoro na ncheke nwere ukwu abuo. Ndi bi n’ulo ka ana-akpo anu ulo, ndi nke bi n’ohia ka ana-akpo kwa anu ohia.

Ajuju:

  1. Otu nime umuanumanu ndia bi n’ohia (A) okuku (B) nkita (C) ewu (D) agu
  2. Nke bi n’ulo ebe a bu (A) aturu (B) enwe (C) mbe (D) egbe
  3. Anumanu na-efe efe bu (A) nwologbo (B) nshi (C) egbe (D) agu
  4. Kedu nke nwere ukwu ano (A) torotoro (B) ezi (C) ncheke (D) egbe
  5. Kedu nke na-efe efe (A) enwe (B) nshi (C) nkita (D) ugo
  6. Gini ka ana-akpo nke bi n’ulo (A) anu ezi (B) anu ulo (C) anu ohia (D) anu mmadu
  7. Ndi bi n’ohia ka ana-akpo (A) anu ezi (B) anu ulo (C) anu ohia (D) anu mmadu
  8. Kedu aha ekwesiri ikpo ederede a (A) umuanumau (B) umummadu (C) anu oriri (D) onu ohuhu

Akwukwo ogugu Ehi na-enweghi odudu:

  1. Onye bu nna olisa bu (A) Obuka (B) Gozie (C) Udeozo (D) Mgbogo
  2. Ebe a chotara mkpo eze bu (A) obi igwe (B) n’ahia (C) Ndiiche (D) ulo ogwu
  3. Nwaanyi mbu aluru n’akwukwo a bu (A) Chekwume (B) Obuka (C) Mgbogo (D) Omabu
  4. Kedu udidi ngalaba agumagu akwukwo a bu (A) iduuazi (B) ejije (C) abu (D) agumaguodinnala

Uto asusu Igbo:

  1. Oghom di na nrukorita oru bu (A) O na-ebute akpomasi (B) O na-ewete obi anuri (C) O na-ebute ihunanya (D) O na eweta oganihu
  2. Oru nani umu nwoke na-aru bu (A) N’ulo oru ebe a na-egwupute koolu (B) Ndi na-agho nwa (C) Ebe a na-akuzi nkuzi (D) Ebe ana-azu umuaka enweghi nne na nna
  3. Ebe nani umu nwanyi na-aru oru bu (A) Ebe a na-egwuputa mmanu nime mmiri (B) Ebe ana akuzi nkuzi (C) ndi na-aru akwa mmiri (D) ndi na-ahu maka oku latiriki
  4. Oru umu nwoke na nwanyi na-arukorita onu bu otu n’ime ndi a (A) Oru idozi latriki (B) Oru uwe ojii (C) Oru igho nwa (D) Oru iru ulo
  5. Otu nime ndia abughi usoro ana-agbaso mgbe ana-enyocha akwukwo ejije (A) aha akwukwo (B) aha onye dere ya (C) afo edere ya (D) oge eji agu ya
  6. Na akwukwo akuko na ejije ………… na -adi nime ya (A) isiokwu (B) okwu ekwuru (C) aha onye nkuzi (D) aha umuaka
  7. Mkpuru edemede e ji ede Igbo bu nke Onwu komiti weputere n’afo (A) 1976 (B) 1891 (C) 1961 (D) 1976.

Back to: JSS1 Igbo Language L1 Continuous Assessment Tests and Examinations > First Term Assessments
© [2022] Spidaworks Digital - All rights reserved.