MARKING SCHEME FOR JSS1 IGBO LANGUAGE L1 FIRST TERM EXAMINATION

SECTION A: OBJECTIVE TEST

ALLOCATION OF MARKS: ½ mark each = 30 marks

 

SECTION B: ESSAY

ALLOCATION OF MARKS: 10 marks each = 30 marks

1. (a) Igba aji na abu, igba aji afuonu, igba aji na ihe o jiri buru nwoke, nwanyi ikpu ara, ihu nso, igba aji abu nakwa n’ihe o jiri buru nwanyi.

1. (b) Gonoria, Sifilis, HIV/AIDS, Oria iba, Taifiod five.

(10 marks)

2. Aha onye dere ya, Afo na oge e jiri biputa ya bu akwukwo

Ebe ebu n’uche were dee ya bu akwukwo, Ndi ebu n’uche were dee ya

Isiokwu di n’ime akwukwo ahu, Nchikota akuko, Nhazi, Agwa di na ya

Nka asusu, Uche onye ntule.

(10 marks)

3. Dee oru ise umu nwanyi na umu nwoke na-arukorita.

  • Ebe a na-akuzi nkuzi
  • N’ulo aku
  • N’ulo ogwu (Dibia bekee)
  • Ebe a na-agba boolu
  • Ebe a na-akwua akwu (jaloring)
  • Ebe a na-azu ahia
  • Ebe a na-ogu egwu
  • Oru uwe ojii na soja

(10 marks)

4.

Back to: JSS1 Igbo Language L1 Continuous Assessment Tests and Examinations > First Term Assessments
© [2022] Spidaworks Digital - All rights reserved.